Diuterọnọmi 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Unu wee sị, ‘Lee, Jehova bụ́ Chineke anyị egosiwo anyị ebube ya na ịdị ukwuu ya, anyị anụwokwa olu ya n’etiti ọkụ.+ Anyị ahụwo taa na Chineke nwere ike ịgwa mmadụ okwu, onye ahụ aka dị ndụ.+ Jọn 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke bụ Mmụọ,+ ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.”+
24 Unu wee sị, ‘Lee, Jehova bụ́ Chineke anyị egosiwo anyị ebube ya na ịdị ukwuu ya, anyị anụwokwa olu ya n’etiti ọkụ.+ Anyị ahụwo taa na Chineke nwere ike ịgwa mmadụ okwu, onye ahụ aka dị ndụ.+