Jenesis 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwoke ọ bụla a na-ebighị úgwù, nke a na-ebipụghị apị́ nke ahụ́ ya, a ga-ebipụ ọbụna mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+ O mebiwo ọgbụgba ndụ m.”
14 Nwoke ọ bụla a na-ebighị úgwù, nke a na-ebipụghị apị́ nke ahụ́ ya, a ga-ebipụ ọbụna mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+ O mebiwo ọgbụgba ndụ m.”