Ọpụpụ 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha emewo ngwa ngwa hapụ ụzọ m nyere ha n’iwu ka ha na-agbaso.+ Ha emeworo onwe ha ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ, na-akpọkwara ya isiala ma na-achụrụ ya àjà, na-asị, ‘Izrel, lee Chineke gị, onye dupụtara gị n’ala Ijipt.’”+ Levitikọs 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu echigharịkwurula chi na-abaghị uru,+ unu emerela onwe unu chi a wụrụ awụ.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
8 Ha emewo ngwa ngwa hapụ ụzọ m nyere ha n’iwu ka ha na-agbaso.+ Ha emeworo onwe ha ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ, na-akpọkwara ya isiala ma na-achụrụ ya àjà, na-asị, ‘Izrel, lee Chineke gị, onye dupụtara gị n’ala Ijipt.’”+
4 Unu echigharịkwurula chi na-abaghị uru,+ unu emerela onwe unu chi a wụrụ awụ.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.