-
Ọpụpụ 26:32Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
32 Ị ga-ekonyekwa ya n’elu ogidi anọ e ji osisi akeshịa rụọ bụ́ ndị a machiri ọlaedo. A ga-eji ọlaedo rụọ mkpọ́ ha. A ga-egwunye ha na ntọala anọ e ji ọlaọcha rụọ bụ́ ndị nwere oghere.
-