Jenesis 46:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Izrel na ndị niile bụ́ nke ya wee kwalie bịarute Bia-shiba,+ o wee chụọrọ Chineke nna ya Aịzik+ àjà. Ọpụpụ 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Anyị ga-aga njem ga-ewe ụbọchị atọ n’ala ịkpa, anyị ga-achụkwara Jehova bụ́ Chineke anyị àjà dị nnọọ ka ọ gwaworo anyị.”+
46 Izrel na ndị niile bụ́ nke ya wee kwalie bịarute Bia-shiba,+ o wee chụọrọ Chineke nna ya Aịzik+ àjà.
27 Anyị ga-aga njem ga-ewe ụbọchị atọ n’ala ịkpa, anyị ga-achụkwara Jehova bụ́ Chineke anyị àjà dị nnọọ ka ọ gwaworo anyị.”+