24 O wee jiri ọlaọcha rụọ ntọala iri anọ nwere oghere ndị a ga-akwụnye awara osisi iri abụọ ahụ, a ga-akwụnye ihe nkwụnye abụọ dị n’otu awara osisi na ntọala abụọ nwere oghere, kwụnyekwa ihe nkwụnye abụọ dị n’awara osisi nke ọzọ na ntọala abụọ nwere oghere.+