Ọpụpụ 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 na uwe+ ndị ahụ a kpara nke ọma maka iji na-eje ozi n’ebe nsọ ahụ, uwe nsọ+ Erọn bụ́ onye nchụàjà na uwe ụmụ ya ndị ikom ga-eyi na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.’”
19 na uwe+ ndị ahụ a kpara nke ọma maka iji na-eje ozi n’ebe nsọ ahụ, uwe nsọ+ Erọn bụ́ onye nchụàjà na uwe ụmụ ya ndị ikom ga-eyi na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.’”