Ọpụpụ 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ka ndị nwere obi amamihe+ n’etiti unu bịa rụọ ihe niile Jehova nyere n’iwu, Ọpụpụ 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 “Bezalel ga-arụ ọrụ, tinyere Oholiab+ na nwoke ọ bụla nwere obi amamihe, bụ́ onye Jehova nyere amamihe+ na nghọta+ n’ihe ndị a ka o wee mara otú ọ ga-esi rụọ ọrụ niile metụtara ozi dị nsọ dị ka ihe niile Jehova nyere n’iwu si dị.”+
36 “Bezalel ga-arụ ọrụ, tinyere Oholiab+ na nwoke ọ bụla nwere obi amamihe, bụ́ onye Jehova nyere amamihe+ na nghọta+ n’ihe ndị a ka o wee mara otú ọ ga-esi rụọ ọrụ niile metụtara ozi dị nsọ dị ka ihe niile Jehova nyere n’iwu si dị.”+