Ọpụpụ 26:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “Ị ga-edebe tebụl ahụ ná mpụga ákwà mgbochi ahụ, debekwa ihe ndọba oriọna+ ahụ n’akụkụ ụlọikwuu ahụ n’ebe ndịda ka o chee tebụl ahụ ihu; ị ga-edebekwa tebụl ahụ n’ebe ugwu.
35 “Ị ga-edebe tebụl ahụ ná mpụga ákwà mgbochi ahụ, debekwa ihe ndọba oriọna+ ahụ n’akụkụ ụlọikwuu ahụ n’ebe ndịda ka o chee tebụl ahụ ihu; ị ga-edebekwa tebụl ahụ n’ebe ugwu.