Ọpụpụ 26:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ị ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, mee ákwà ngebichi,+ nke onye na-ekwe ákwà ga-ekwe, maka ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ. Ọpụpụ 39:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 na ebe ịchụàjà+ ahụ e ji ọlaedo rụọ na mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ+ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ na ákwà ngebichi+ nke ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ,
36 Ị ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, mee ákwà ngebichi,+ nke onye na-ekwe ákwà ga-ekwe, maka ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.
38 na ebe ịchụàjà+ ahụ e ji ọlaedo rụọ na mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ+ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ na ákwà ngebichi+ nke ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ,