Ọpụpụ 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee! mkpu ákwá ụmụ Izrel na-eti eruwo m ntị, ahụwokwa m mmegbu ndị Ijipt na-emegbu ha.+