Ọnụ Ọgụgụ 3:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ Elieza+ nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi nke ndị isi niile nke ụmụ Livaị, bụ́ onye na-elekọta ndị na-arụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ.
32 Ọ bụ Elieza+ nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi nke ndị isi niile nke ụmụ Livaị, bụ́ onye na-elekọta ndị na-arụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ.