Jenesis 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Noa wee mee dị ka ihe niile Chineke nyere ya n’iwu si dị. O mere nnọọ otú ahụ.+ Ọpụpụ 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ụmụ Izrel wee gaa mee nnọọ dị ka Jehova nyere Mozis na Erọn n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ.