Ọpụpụ 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ime oge a, otu nwoke nke si n’ụlọ Livaị gara lụrụ nwaanyị si n’ebo Livaị.+ Ọpụpụ 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Livaị,+ dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị:+ Geshọn na Kohat na Meraraị.+ Livaị dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa.
16 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Livaị,+ dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị:+ Geshọn na Kohat na Meraraị.+ Livaị dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa.