Ọpụpụ 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova wee sị Mozis: “Gafere n’ihu ha,+ kpọrọ ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel, werekwa mkpara gị nke i tiri n’Osimiri Naịl.+ Jiri ya n’aka gawa.
5 Jehova wee sị Mozis: “Gafere n’ihu ha,+ kpọrọ ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel, werekwa mkpara gị nke i tiri n’Osimiri Naịl.+ Jiri ya n’aka gawa.