Ọpụpụ 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma mụ onwe m maara na eze Ijipt agaghị ekwe ka unu gaa ọ gwụla ma ọ̀ bụ site n’aka dị ike.+