Abụ Ọma 78:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 O wee zitere ha odudu, ka ọ na-ata ha;+Nakwa mbàrá, ka ọ laa ha n’iyi.+ Abụ Ọma 105:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O kwuru ka odudu bata,+Kwuokwa ka anwụnta bata n’ókèala ha niile.+