Ọpụpụ 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee si n’ebe Fero nọ pụọ ma rịọsie Jehova arịrịọ ike.+ Jems 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịlaịja bụ nwoke nwere ụdị mmetụta anyị na-enwe,+ ma o kpere ekpere ka mmiri ghara izo;+ mmiri ezoghịkwa n’ala ahụ ruo afọ atọ na ọnwa isii.
17 Ịlaịja bụ nwoke nwere ụdị mmetụta anyị na-enwe,+ ma o kpere ekpere ka mmiri ghara izo;+ mmiri ezoghịkwa n’ala ahụ ruo afọ atọ na ọnwa isii.