Ọpụpụ 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt. Ọpụpụ 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+
4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt.
15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+