Joel 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ dị mba dị ike, nke a na-apụghịkwa ịgụta ndị ya ọnụ,+ nke gbagotere wee bata n’ala m. Ezé ya bụ ezé ọdụm,+ o nwekwara ọkpụkpụ agba ọdụm.
6 N’ihi na ọ dị mba dị ike, nke a na-apụghịkwa ịgụta ndị ya ọnụ,+ nke gbagotere wee bata n’ala m. Ezé ya bụ ezé ọdụm,+ o nwekwara ọkpụkpụ agba ọdụm.