Ọpụpụ 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+ Jeremaya 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 gị onye mere ihe ịrịba ama, rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’ala Ijipt, bụ́ ndị a maara ruo taa, ma n’Izrel ma n’etiti ndị mmadụ,+ ka i wee meere onwe gị aha, dị ka ọ dị taa.+
3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+
20 gị onye mere ihe ịrịba ama, rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’ala Ijipt, bụ́ ndị a maara ruo taa, ma n’Izrel ma n’etiti ndị mmadụ,+ ka i wee meere onwe gị aha, dị ka ọ dị taa.+