Ọpụpụ 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị Ijipt wee malite ịchụli ụmụ Izrel iji mee ka ha pụọ n’ala ha ọsọ ọsọ,+ ha sịrị, “n’ihi na anyị anwụọla anwụ!”+ Abụ Ọma 105:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O kwere ka obi ha gbanwee, ha wee kpọ ndị ya asị,+Ka ha jiri aghụghọ meso ndị ohu ya ihe.+
33 Ndị Ijipt wee malite ịchụli ụmụ Izrel iji mee ka ha pụọ n’ala ha ọsọ ọsọ,+ ha sịrị, “n’ihi na anyị anwụọla anwụ!”+