Diuterọnọmi 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ ọkụ na-erepịa ihe,+ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+ Abụ Ọma 59:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jiri ọnụma gị laa ha n’iyi;+Laa ha n’iyi, ka ha ghara ịdịkwa;Ka ha wee mara na ọ bụ Chineke na-achị n’ime Jekọb ruo na nsọtụ ụwa.+ Sila. Ndị Hibru 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na Chineke anyị bụkwa ọkụ na-erepịa erepịa.+
24 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ ọkụ na-erepịa ihe,+ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+
13 Jiri ọnụma gị laa ha n’iyi;+Laa ha n’iyi, ka ha ghara ịdịkwa;Ka ha wee mara na ọ bụ Chineke na-achị n’ime Jekọb ruo na nsọtụ ụwa.+ Sila.