Ọpụpụ 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mmiri ahụ wee na-alọghachi.+ N’ikpeazụ, o kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nke ìgwè ndị agha niile nke Fero bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri ahụ.+ Ọbụna otu n’ime ha afọdụghị.+ Ndị Hibru 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+
28 Mmiri ahụ wee na-alọghachi.+ N’ikpeazụ, o kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nke ìgwè ndị agha niile nke Fero bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri ahụ.+ Ọbụna otu n’ime ha afọdụghị.+
29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+