Ọpụpụ 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee malite ịtamu ntamu megide Mozis,+ sị: “Gịnị ka anyị ga-aṅụ?” Abụ Ọma 106:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha wee na-atamu ntamu n’ụlọikwuu ha;+Ha egeghị ntị n’olu Jehova.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu abụkwala ndị na-atamu ntamu,+ dị nnọọ ka ụfọdụ n’ime ha tamuru, onye mbibi wee laa ha n’iyi.+