Joshụa 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Dị ka anyị gere Mozis ntị n’ihe niile, otú ahụ ka anyị ga-ege gị ntị. Naanị ka Jehova bụ́ Chineke gị nọnyere gị+ dị nnọọ ka ọ nọnyeere Mozis.+
17 Dị ka anyị gere Mozis ntị n’ihe niile, otú ahụ ka anyị ga-ege gị ntị. Naanị ka Jehova bụ́ Chineke gị nọnyere gị+ dị nnọọ ka ọ nọnyeere Mozis.+