-
Levitikọs 25:44Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
44 Ma ị pụrụ isi ná mba ndị gbara unu gburugburu nweta ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị; ọ bụ n’etiti ha ka unu pụrụ ịzụrụ ohu nwoke na ohu nwaanyị.
-