Diuterọnọmi 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ọ sị gị, ‘M gaghị ahapụ gị!’ n’ihi na ọ hụrụ gị na ezinụlọ gị n’anya, ebe ọ bụ na ihe dịịrị ya mma mgbe gị na ya nọ,+
16 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ọ sị gị, ‘M gaghị ahapụ gị!’ n’ihi na ọ hụrụ gị na ezinụlọ gị n’anya, ebe ọ bụ na ihe dịịrị ya mma mgbe gị na ya nọ,+