Diuterọnọmi 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ị ga-edokwasị ntị ya n’ibo ụzọ, were ahà hapuo ya, ọ ga-abụkwa ohu gị ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Otú a kwa ka ị ga-eme ohu gị nwaanyị.
17 ị ga-edokwasị ntị ya n’ibo ụzọ, were ahà hapuo ya, ọ ga-abụkwa ohu gị ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Otú a kwa ka ị ga-eme ohu gị nwaanyị.