Ọnụ Ọgụgụ 30:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ bụ ụkpụrụ ndị a ka Jehova nyere Mozis n’iwu, dị ka ihe ga-adị n’etiti di na nwunye,+ n’etiti nna na nwa ya nwaanyị mgbe ọ bụ nwa agbọghọ nke bi n’ụlọ nna ya.”+
16 “Ọ bụ ụkpụrụ ndị a ka Jehova nyere Mozis n’iwu, dị ka ihe ga-adị n’etiti di na nwunye,+ n’etiti nna na nwa ya nwaanyị mgbe ọ bụ nwa agbọghọ nke bi n’ụlọ nna ya.”+