Levitikọs 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ịgbaji ọkpụkpụ ga-alara ịgbaji ọkpụkpụ, anya alaara anya, ezé alaara ezé; ụdị nkwarụ o mere ka onye ahụ nwee ka a ga-eme ka o nwee.+ Ndị Ikpe 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Adonaị-bizek wee sị: “E nwere ndị eze iri na asaa e gbupụsịrị mkpịsị aka ukwu na mkpịsị ụkwụ ukwu, bụ́ ndị na-atụtụ nri n’okpuru tebụl mụ. Chineke akwụwo m ụgwọ ihe m mere.”+ E mesịa, ha kpọtara ya Jeruselem,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ. Matiu 5:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Unu nụrụ na a sịrị, ‘Anya laara anya, ezé laakwara ezé.’+
20 Ịgbaji ọkpụkpụ ga-alara ịgbaji ọkpụkpụ, anya alaara anya, ezé alaara ezé; ụdị nkwarụ o mere ka onye ahụ nwee ka a ga-eme ka o nwee.+
7 Adonaị-bizek wee sị: “E nwere ndị eze iri na asaa e gbupụsịrị mkpịsị aka ukwu na mkpịsị ụkwụ ukwu, bụ́ ndị na-atụtụ nri n’okpuru tebụl mụ. Chineke akwụwo m ụgwọ ihe m mere.”+ E mesịa, ha kpọtara ya Jeruselem,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ.