Jenesis 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’abalị ahụ wee sị: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị, m ga-agọzikwa gị, meekwa ka mkpụrụ gị mụbaa n’ihi Ebreham ohu m.”+
24 Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’abalị ahụ wee sị: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị, m ga-agọzikwa gị, meekwa ka mkpụrụ gị mụbaa n’ihi Ebreham ohu m.”+