Ọpụpụ 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Dooro m ihe ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ nsọ, bụ́ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel, n’etiti mmadụ nakwa n’etiti anụmanụ. Ọ bụ nke m.”+
2 “Dooro m ihe ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ nsọ, bụ́ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel, n’etiti mmadụ nakwa n’etiti anụmanụ. Ọ bụ nke m.”+