Levitikọs 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ ụbọchị izu ike,+ nke a ga-ezu naanị ike na ya, unu ga-emekpakwa mkpụrụ obi unu ahụ́. Ọ bụ ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.
31 Ọ bụ ụbọchị izu ike,+ nke a ga-ezu naanị ike na ya, unu ga-emekpakwa mkpụrụ obi unu ahụ́. Ọ bụ ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.