Levitikọs 13:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ụbọchị niile o nwere ọrịa ahụ. Ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ ga-ebipụ iche. Ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu+ ka ọ ga-ebi. Ọnụ Ọgụgụ 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ọ̀ bụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị, unu ga-akpọpụ ya. Unu ga-akpọpụ ha ka ha gaa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu+ ka ha ghara imerụ+ ụlọikwuu nke ndị mụ onwe m bi n’etiti ha.”+
46 Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ụbọchị niile o nwere ọrịa ahụ. Ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ ga-ebipụ iche. Ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu+ ka ọ ga-ebi.
3 Ma ọ̀ bụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị, unu ga-akpọpụ ya. Unu ga-akpọpụ ha ka ha gaa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu+ ka ha ghara imerụ+ ụlọikwuu nke ndị mụ onwe m bi n’etiti ha.”+