Diuterọnọmi 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ọ bụla nke ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+
11 “‘Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ọ bụla nke ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+