Levitikọs 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka a ga na-ekpuchiri unu mmehie+ unu iji kwupụta na unu dị ọcha. A ga-asachapụ mmehie unu niile n’ihu Jehova.+ Levitikọs 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu agaghị arụ ụdị ọrụ ọ bụla n’ụbọchị a, n’ihi na ọ bụ ụbọchị mkpuchi mmehie iji kpuchiere unu mmehie+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu;
30 N’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka a ga na-ekpuchiri unu mmehie+ unu iji kwupụta na unu dị ọcha. A ga-asachapụ mmehie unu niile n’ihu Jehova.+
28 Unu agaghị arụ ụdị ọrụ ọ bụla n’ụbọchị a, n’ihi na ọ bụ ụbọchị mkpuchi mmehie iji kpuchiere unu mmehie+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu;