Ọpụpụ 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+ Levitikọs 25:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 “‘N’ihi na ụmụ Izrel bụ ndị ohu m. Ha bụ ndị ohu m,+ ndị m kpọpụtara n’ala Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.+
5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
55 “‘N’ihi na ụmụ Izrel bụ ndị ohu m. Ha bụ ndị ohu m,+ ndị m kpọpụtara n’ala Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.+