Levitikọs 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eje ije imegide m ma ghara ịchọ ige m ntị, aghaghị m itikwu unu ihe okpukpu asaa, dị ka mmehie unu si dị.+ Abụ Ọma 76:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gị onwe gị bụ onye a na-atụ egwu,+Ònye pụrụ iguzo n’ihu gị n’ihi oké iwe gị?+ Abụ Ọma 79:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, kwụọ ndị agbata obi anyị ụgwọ nkọcha ha kọchara gị,+Kwụọ ha ụgwọ okpukpu asaa, wụnye ya n’obi uwe ha.+
21 “‘Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eje ije imegide m ma ghara ịchọ ige m ntị, aghaghị m itikwu unu ihe okpukpu asaa, dị ka mmehie unu si dị.+
12 Jehova, kwụọ ndị agbata obi anyị ụgwọ nkọcha ha kọchara gị,+Kwụọ ha ụgwọ okpukpu asaa, wụnye ya n’obi uwe ha.+