Aịzaya 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ya mere ọbụbụ ọnụ ji ripịa ala a,+ ikpe amawokwa ndị bi na ya. Ọ bụ ya mere ndị bi na ya ji belata n’ọnụ ọgụgụ, ọ bụkwa mmadụ ole na ole fọdụrụ.+
6 Ọ bụ ya mere ọbụbụ ọnụ ji ripịa ala a,+ ikpe amawokwa ndị bi na ya. Ọ bụ ya mere ndị bi na ya ji belata n’ọnụ ọgụgụ, ọ bụkwa mmadụ ole na ole fọdụrụ.+