Levitikọs 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee jiri mmiri saa eriri afọ ya na ụkwụ ya, Mozis wee suree ebule ahụ dum n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà.+ Ọ bụ àjà a na-esure n’ọkụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ.+ Ọ bụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu. Levitikọs 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ sakwara eriri afọ ya na ụkwụ ya wee suree ha n’ọkụ n’elu anụ àjà nsure ọkụ ahụ, n’elu ebe ịchụàjà.+
21 O wee jiri mmiri saa eriri afọ ya na ụkwụ ya, Mozis wee suree ebule ahụ dum n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà.+ Ọ bụ àjà a na-esure n’ọkụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ.+ Ọ bụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
14 Ọ sakwara eriri afọ ya na ụkwụ ya wee suree ha n’ọkụ n’elu anụ àjà nsure ọkụ ahụ, n’elu ebe ịchụàjà.+