Levitikọs 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Gwa Erọn na ụmụ ya, sị, ‘Nke a bụ iwu metụtara àjà mmehie:+ N’ebe+ a na-egbu anụ àjà nsure ọkụ ka a ga-anọ gbuo anụ àjà mmehie n’ihu Jehova. Ọ bụ ihe kasị nsọ.+ Levitikọs 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O nwere ike iri ihe oriri Chineke ya site n’ihe ndị kasị nsọ+ na ihe ndị dị nsọ.+
25 “Gwa Erọn na ụmụ ya, sị, ‘Nke a bụ iwu metụtara àjà mmehie:+ N’ebe+ a na-egbu anụ àjà nsure ọkụ ka a ga-anọ gbuo anụ àjà mmehie n’ihu Jehova. Ọ bụ ihe kasị nsọ.+