Levitikọs 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Nke a bụ iwu metụtara àjà ọka:*+ Unu bụ́ ụmụ Erọn, wetanụ ya n’ihu Jehova n’ihu ebe ịchụàjà. Levitikọs 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee weta àjà ọka ahụ,+ kpojuo ya aka ma suree ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 onye na-eweta onyinye ya ga-ewetakwara Jehova àjà ọka* bụ́ ntụ ọka e gwere nke ọma,+ ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa, nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanụ.
17 O wee weta àjà ọka ahụ,+ kpojuo ya aka ma suree ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ.+
4 onye na-eweta onyinye ya ga-ewetakwara Jehova àjà ọka* bụ́ ntụ ọka e gwere nke ọma,+ ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa, nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanụ.