Levitikọs 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 E mesịa, o weere abụba niile dị n’elu eriri afọ ya na abụba dị n’elu imeju ya, tinyere akụrụ ya abụọ na abụba ha, Mozis wee suree ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà.+
16 E mesịa, o weere abụba niile dị n’elu eriri afọ ya na abụba dị n’elu imeju ya, tinyere akụrụ ya abụọ na abụba ha, Mozis wee suree ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà.+