Levitikọs 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye nchụàjà nke chụrụ ya n’àjà maka mmehie ga-eri ya.+ N’ebe dị nsọ+ ka a ga-anọ rie ya, n’ogige+ ụlọikwuu nzute.
26 Onye nchụàjà nke chụrụ ya n’àjà maka mmehie ga-eri ya.+ N’ebe dị nsọ+ ka a ga-anọ rie ya, n’ogige+ ụlọikwuu nzute.