Levitikọs 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ọ bụrụ na mmadụ ewetara Jehova àjà udo+ iji mezuo ihe o kwere ná nkwa+ ma ọ bụ weta ya dị ka onyinye afọ ofufo, ọ ga-abụ nke ahụ́ dị mma nke si n’ìgwè ehi ma ọ bụ n’ìgwè ewu na atụrụ, iji nweta ihu ọma. Ọ gaghị enwe nkwarụ ọ bụla.
21 “‘Ọ bụrụ na mmadụ ewetara Jehova àjà udo+ iji mezuo ihe o kwere ná nkwa+ ma ọ bụ weta ya dị ka onyinye afọ ofufo, ọ ga-abụ nke ahụ́ dị mma nke si n’ìgwè ehi ma ọ bụ n’ìgwè ewu na atụrụ, iji nweta ihu ọma. Ọ gaghị enwe nkwarụ ọ bụla.