Levitikọs 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ọ bụrụ na ntụpọ apụta n’ebe ahụ, ọ gbasaghịkwa agbasa, ọ bụ etuto ahụ mere ka ebe ahụ zaa aza;+ onye nchụàjà ga-ekwupụtakwa na ọ dị ọcha.+
23 Ma ọ bụrụ na ntụpọ apụta n’ebe ahụ, ọ gbasaghịkwa agbasa, ọ bụ etuto ahụ mere ka ebe ahụ zaa aza;+ onye nchụàjà ga-ekwupụtakwa na ọ dị ọcha.+