Levitikọs 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mkpi ahụ ga-eburu njehie niile ha+ banye n’ọzara,+ ọ ga-akpụga mkpi ahụ n’ala ịkpa.+ Abụ Ọma 103:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Dị ka ọwụwa anyanwụ si dị anya site n’ọdịda anyanwụ,+Otú ahụ ka o mere ka njehie anyị dị anya n’ebe anyị nọ.+
12 Dị ka ọwụwa anyanwụ si dị anya site n’ọdịda anyanwụ,+Otú ahụ ka o mere ka njehie anyị dị anya n’ebe anyị nọ.+