-
Levitikọs 15:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 “‘Ihe ndina ọ bụla onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ dinara ga-abụ nke na-adịghị ọcha, ihe ọ bụla ọ nọdụrụ ọdụ na ya ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha.
-