Levitikọs 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mozis wee sị Erọn: “Garuo nso n’ebe ịchụàjà ma chụọ àjà mmehie+ gị na àjà nsure ọkụ gị wee kpuchie mmehie+ gị na mmehie ụlọ gị; chụọkwara ndị Izrel àjà+ ha wee kpuchie mmehie ha,+ dị ka Jehova nyere n’iwu.” Levitikọs 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Erọn ga-achụ oké ehi àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya, n’àjà,+ ọ ga-ekpuchikwara+ onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ụlọ ya.+ Ndị Hibru 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ dịghị ya mkpa, dị ka ọ dị nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ịdị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ nke mbụ maka mmehie nke ya,+ mgbe ahụzi maka mmehie nke ndị ya:+ (n’ihi na nke a ka o mere naanị otu ugboro+ mgbe ọ chụrụ onwe ya n’àjà;)+
7 Mozis wee sị Erọn: “Garuo nso n’ebe ịchụàjà ma chụọ àjà mmehie+ gị na àjà nsure ọkụ gị wee kpuchie mmehie+ gị na mmehie ụlọ gị; chụọkwara ndị Izrel àjà+ ha wee kpuchie mmehie ha,+ dị ka Jehova nyere n’iwu.”
6 “Erọn ga-achụ oké ehi àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya, n’àjà,+ ọ ga-ekpuchikwara+ onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ụlọ ya.+
27 Ọ dịghị ya mkpa, dị ka ọ dị nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ịdị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ nke mbụ maka mmehie nke ya,+ mgbe ahụzi maka mmehie nke ndị ya:+ (n’ihi na nke a ka o mere naanị otu ugboro+ mgbe ọ chụrụ onwe ya n’àjà;)+